Ọnụ Ọgụgụ 23:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Lee, otu mba ga-ebili dị ka ọdụm,Ọ bụkwa dị ka ọdụm ka ọ ga-ebili.+Ọ gaghị amakpuru ruo mgbe o riri anụ o gbutere,Ọ ga-aṅụkwa ọbara ndị e gburu egbu.”+
24 Lee, otu mba ga-ebili dị ka ọdụm,Ọ bụkwa dị ka ọdụm ka ọ ga-ebili.+Ọ gaghị amakpuru ruo mgbe o riri anụ o gbutere,Ọ ga-aṅụkwa ọbara ndị e gburu egbu.”+