Ilu 1:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 unu na-elegharakwa ndụmọdụ m niile anya,+ unu anabataghịkwa ịdọ aka ná ntị m,+ Ilu 19:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Nụrụ ndụmọdụ, narakwa ịdọ aka ná ntị,+ ka i wee mara ihe n’ọdịnihu gị.+ Ekliziastis 10:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Onye nzuzu enweghị uche n’ụzọ ọ bụla ọ na-eje ije,+ ọ na-agwakwa mmadụ niile na ya dị nzuzu.+ Aịzaya 30:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 “Ahụhụ ga-adịrị ụmụ dị isi ike,”+ ka Jehova kwuru, “ndị dị njikere ime ihe ha zubere, ọ bụghị ihe m zubere;+ ndị dịkwa njikere ịwụsa àjà ihe ọṅụṅụ,* ma ọ bụghị mmụọ m ka ha ji na-eme ya, iji mee mmehie tụkwasị na nke ha mere eme;+
30 “Ahụhụ ga-adịrị ụmụ dị isi ike,”+ ka Jehova kwuru, “ndị dị njikere ime ihe ha zubere, ọ bụghị ihe m zubere;+ ndị dịkwa njikere ịwụsa àjà ihe ọṅụṅụ,* ma ọ bụghị mmụọ m ka ha ji na-eme ya, iji mee mmehie tụkwasị na nke ha mere eme;+