2 Ndị Eze 16:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ehaz wee were ọlaọcha na ọlaedo ndị dị n’ụlọ Jehova nakwa n’ebe a na-edebe akụ̀ n’ụlọ eze+ wee zigara eze Asiria ngarị.+
8 Ehaz wee were ọlaọcha na ọlaedo ndị dị n’ụlọ Jehova nakwa n’ebe a na-edebe akụ̀ n’ụlọ eze+ wee zigara eze Asiria ngarị.+