2 Ihe E Mere 17:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehova wee mee ka alaeze ahụ guzosie ike n’aka ya;+ Juda dum wee na-enye Jehọshafat onyinye,+ o wee nwee akụnụba na ùgwù nke ukwuu.+
5 Jehova wee mee ka alaeze ahụ guzosie ike n’aka ya;+ Juda dum wee na-enye Jehọshafat onyinye,+ o wee nwee akụnụba na ùgwù nke ukwuu.+