2 Ihe E Mere 9:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 n’agụnyeghị ihe ndị na-agba ahịa+ na ndị ahịa na-ebubata. Ndị eze niile nke ndị Arab+ na ndị gọvanọ ala ahụ na-ewetakwara Sọlọmọn ọlaedo na ọlaọcha.
14 n’agụnyeghị ihe ndị na-agba ahịa+ na ndị ahịa na-ebubata. Ndị eze niile nke ndị Arab+ na ndị gọvanọ ala ahụ na-ewetakwara Sọlọmọn ọlaedo na ọlaọcha.