Ezra 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma onye ọ bụla nke fọdụrụ n’ebe ọ bụla o bi dị ka ọbịa,+ ka ndị obodo ya nye ya ọlaọcha na ọlaedo na ngwongwo ndị ọzọ na anụ ụlọ, tinyere onyinye afọ ofufo+ maka ụlọ ezi Chineke, nke dị na Jeruselem.’”
4 Ma onye ọ bụla nke fọdụrụ n’ebe ọ bụla o bi dị ka ọbịa,+ ka ndị obodo ya nye ya ọlaọcha na ọlaedo na ngwongwo ndị ọzọ na anụ ụlọ, tinyere onyinye afọ ofufo+ maka ụlọ ezi Chineke, nke dị na Jeruselem.’”