22 O jikwa ọlaedo machie ụlọ ahụ dum,+ ruo mgbe e wuchara ụlọ ahụ dum; o jikwa ọlaedo machie+ ebe ịchụàjà+ ahụ dum nke dị nso n’ọnụ ụlọ ahụ nke dị n’ime ime.
3 ‘Ònye n’ime unu bụ́ ndị fọdụrụ afọdụ hụrụ ụlọ a n’ebube ya mbụ?+ Oleekwa otú ọ dị unu n’anya ugbu a? N’anya+ unu, ọ́ dịghị ka ihe na-abụghị ihe ọ bụla ma e were ya tụnyere nke ahụ?’