Ezikiel 23:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 ndị e kere ájị̀+ n’úkwù, keekwa ha ogologo ákwà n’isi. Ha niile yiri ndị dike, yie ụmụ Babịlọn, ndị Kaldia, bụ́ ala a mụrụ ha.
15 ndị e kere ájị̀+ n’úkwù, keekwa ha ogologo ákwà n’isi. Ha niile yiri ndị dike, yie ụmụ Babịlọn, ndị Kaldia, bụ́ ala a mụrụ ha.