Esta 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 O wee ruo n’ụbọchị Ahazuirọs,+ ya bụ, Ahazuirọs nke nọ na-achị dị ka eze malite n’India ruo n’Itiopia, ihe karịrị otu narị ógbè na iri ógbè+ abụọ na asaa, Daniel 5:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 “PIRES, e kewaala alaeze gị, were ya nye ndị Midia na ndị Peshia.”+
1 O wee ruo n’ụbọchị Ahazuirọs,+ ya bụ, Ahazuirọs nke nọ na-achị dị ka eze malite n’India ruo n’Itiopia, ihe karịrị otu narị ógbè na iri ógbè+ abụọ na asaa,