Ezra 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha wee nye ndị na-awa nkume+ na ndị omenkà+ ego,+ nyekwa ndị Saịdọn+ na ndị Taya+ ihe oriri+ na ihe ọṅụṅụ na mmanụ,+ ka ha si na Lebanọn+ bute osisi sida n’oké osimiri dị na Jọpa,+ dị ka ikike Saịrọs+ eze Peshia nyere ha si dị.
7 Ha wee nye ndị na-awa nkume+ na ndị omenkà+ ego,+ nyekwa ndị Saịdọn+ na ndị Taya+ ihe oriri+ na ihe ọṅụṅụ na mmanụ,+ ka ha si na Lebanọn+ bute osisi sida n’oké osimiri dị na Jọpa,+ dị ka ikike Saịrọs+ eze Peshia nyere ha si dị.