14 Ndị okenye+ ndị Juu nọ na-ewu ụlọ ahụ+ ma na-enwe ọganihu n’ihi amụma nke Hagaị+ onye amụma na Zekaraya+ nwa nwa Ido+ nọ na-ebu, ha wukwara ya ma wuchaa ya n’ihi iwu Chineke Izrel+ nakwa n’ihi iwu Saịrọs+ na Darayọs+ na Atazaksis+ eze Peshia tiri.
2O wee ruo n’ọnwa Naịsan,+ n’afọ nke iri abụọ+ nke ọchịchị Atazaksis+ bụ́ eze, na mmanya dị n’ihu ya, mụ onwe m buuru mmanya bunye eze,+ dị ka m na-eme. Ma ọ dịtụbeghị mgbe m gbarụrụ ihu n’ihu ya.+