Ezra 8:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 n’ime ụmụ Ilam,+ Jesheya nwa Atalaya, na iri ndị ikom asaa; Ezra 10:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 n’ime ụmụ Ilam,+ Matanaya, Zekaraya na Jehayel+ na Abdaị na Jeremọt na Elaịja; Nehemaya 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ụmụ Ilam,+ otu puku, narị abụọ na iri ise na anọ;