Nehemaya 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 E nwekwara ndị nọ na-asị: “Anyị ejiriwo ala anyị na ubi vaịn+ anyị gbaziri ego iji tụọ ụtụ eze.+