Ezra 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ebe ọ bụ na e si n’aka eze na ndị ndụmọdụ asaa+ ya nye iwu ka e mee nchọpụta+ banyere Juda na Jeruselem dị ka iwu+ Chineke gị+ si dị, bụ́ nke i ji, Esta 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ndị na-anọkwa ya nso karịsịa bụ Kashina, Shita, Admeta, Tashish, Mires, Masina, nakwa Memukan, bụ́ ndị isi asaa+ nke Peshia na Midia, ndị na-abịa n’ihu eze mgbe niile,+ ndị nọkwa n’ọkwá mbụ n’alaeze ahụ):
14 Ebe ọ bụ na e si n’aka eze na ndị ndụmọdụ asaa+ ya nye iwu ka e mee nchọpụta+ banyere Juda na Jeruselem dị ka iwu+ Chineke gị+ si dị, bụ́ nke i ji,
14 ndị na-anọkwa ya nso karịsịa bụ Kashina, Shita, Admeta, Tashish, Mires, Masina, nakwa Memukan, bụ́ ndị isi asaa+ nke Peshia na Midia, ndị na-abịa n’ihu eze mgbe niile,+ ndị nọkwa n’ọkwá mbụ n’alaeze ahụ):