Ezra 7:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Arịa+ a na-ebunye gị maka ije ozi n’ụlọ Chineke gị, buga ha niile na Jeruselem n’ihu Chineke gị.+