Levitikọs 27:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Iwu+ ndị a ka Jehova nyere Mozis n’Ugwu Saịnaị ka o nye ụmụ Izrel.+ Ọnụ Ọgụgụ 36:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ndị a bụ iwu+ na mkpebi ikpe Jehova nyere ụmụ Izrel site n’ọnụ Mozis na mbara ọzara Moab nke dị n’akụkụ Jọdan, n’ebe dị nso na Jeriko.+
13 Ndị a bụ iwu+ na mkpebi ikpe Jehova nyere ụmụ Izrel site n’ọnụ Mozis na mbara ọzara Moab nke dị n’akụkụ Jọdan, n’ebe dị nso na Jeriko.+