17 “Ọ bụrụ na mkpụrụ obi emehie wee mee otu n’ime ihe niile Jehova nyere iwu ka a ghara ime, ọ bụ ezie na ọ maghị+ na o mere ya, ọ bụ onye ikpe mara, ọ ga-azakwa ajụjụ maka njehie ya.+
4 ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na o mehie wee bụrụ onye ikpe mara,+ ọ ga-eweghachi ihe ọ pụnaara mmadụ ma ọ bụ ihe o ji aghụghọ nara mmadụ n’ike ma ọ bụ ihe e nyere ya ka o lekọta ma ọ bụ ihe furu efu nke ọ hụrụ,