Nehemaya 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Elayashib+ nnukwu onye nchụàjà na ụmụnne ya, bụ́ ndị nchụàjà, wee bilie rụọ Ọnụ Ụzọ Ámá Atụrụ.+ Ọ bụ ha doro ya nsọ+ ma tinye ibo ụzọ ya niile; ha dokwara ya nsọ ruo Ụlọ Elu Mia,+ ruo Ụlọ Elu Hananel.+ Nehemaya 13:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Tupu nke a, Elayashib+ onye nchụàjà nke na-ahụ maka ebe a na-eri ihe+ nke dị n’ụlọ Chineke anyị bụ onye ikwu Tobaya;+
3 Elayashib+ nnukwu onye nchụàjà na ụmụnne ya, bụ́ ndị nchụàjà, wee bilie rụọ Ọnụ Ụzọ Ámá Atụrụ.+ Ọ bụ ha doro ya nsọ+ ma tinye ibo ụzọ ya niile; ha dokwara ya nsọ ruo Ụlọ Elu Mia,+ ruo Ụlọ Elu Hananel.+
4 Tupu nke a, Elayashib+ onye nchụàjà nke na-ahụ maka ebe a na-eri ihe+ nke dị n’ụlọ Chineke anyị bụ onye ikwu Tobaya;+