Ilu 20:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Eze nọ n’oche ikpe,+ jiri anya ya na-achụsasị ihe ọjọọ niile.+ Ilu 20:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Eze nke maara ihe na-achụsasị ndị ajọ omume,+ ọ na-eji ụkwụ ụgbọala arị ha elu.+