3 Otú ọ dị, Zerọbabel na Jeshụa+ na ndị isi+ nke ọnụmara ndị ọzọ sịrị ha: “Ọ dịghị ihe jikọrọ anyị na unu n’ụlọ a anyị na-ewuru Chineke anyị,+ n’ihi na anyị onwe anyị ga-agbakọ aka wuoro Jehova bụ́ Chineke Izrel ụlọ, dị nnọọ ka Saịrọs+ eze Peshia nyere anyị n’iwu.”