3 Ma, Samsịn dinaara ala ruo etiti abalị wee bilie n’etiti abalị, jide ibo ọnụ ụzọ ámá obodo ahụ+ na idé dị n’akụkụ ya abụọ, fopụ ha, tinyere ihe e ji tụchie ya, ma tụkwasị ha n’ubu ya wee buru+ ha gbagoo n’elu ugwu nke chere Hibrọn+ ihu.
3 Devid kwakọbakwara ígwè nke ukwuu maka ntu a ga-eji kụọ ibo ọnụ ụzọ ámá dị iche iche nakwa maka ihe e ji akpagide ihe, ọ kwakọbakwara ọla kọpa nke ukwuu nke na a pụghị ịtụ ya n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀,+