Nehemaya 2:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mgbe Sanbalat+ onye Bet-horọn na Tobaya+ onye na-ejere ya ozi,+ bụ́ onye Amọn,+ na Gishem+ onye Arebia+ nụrụ ya, ha malitere ịkwa anyị emo+ ma na-eleda anyị anya, sị: “Gịnị bụ ihe a unu na-eme? Ọ̀ bụ eze ka unu na-enupụrụ isi?”+
19 Mgbe Sanbalat+ onye Bet-horọn na Tobaya+ onye na-ejere ya ozi,+ bụ́ onye Amọn,+ na Gishem+ onye Arebia+ nụrụ ya, ha malitere ịkwa anyị emo+ ma na-eleda anyị anya, sị: “Gịnị bụ ihe a unu na-eme? Ọ̀ bụ eze ka unu na-enupụrụ isi?”+