Abụ Ọma 88:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 88 Jehova, Chineke nke nzọpụta m,+Akwara m ákwá n’ehihie,+Kwaakwa ákwá n’abalị, n’ihu gị.+ Luk 18:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ya mere, ọ̀ bụ na Chineke agaghị eme ka ndị ọ họọrọ, bụ́ ndị na-etiku ya ehihie na abalị, nweta ikpe ziri ezi,+ ọ bụ ezie na ọ na-enwe ogologo ntachi obi+ n’ihi ha?
7 Ya mere, ọ̀ bụ na Chineke agaghị eme ka ndị ọ họọrọ, bụ́ ndị na-etiku ya ehihie na abalị, nweta ikpe ziri ezi,+ ọ bụ ezie na ọ na-enwe ogologo ntachi obi+ n’ihi ha?