2 Samuel 20:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha nọ nso ná nnukwu nkume dị na Gibiọn,+ Amesa+ wee bịa izute ha. Joab kere ihe n’úkwù, yirikwa uwe; o kekwara mma agha nke dị n’ọbọ ya n’úkwù. Ya onwe ya wee pụta, mma ahụ wee dapụ.
8 Ha nọ nso ná nnukwu nkume dị na Gibiọn,+ Amesa+ wee bịa izute ha. Joab kere ihe n’úkwù, yirikwa uwe; o kekwara mma agha nke dị n’ọbọ ya n’úkwù. Ya onwe ya wee pụta, mma ahụ wee dapụ.