Ekliziastis 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Gaa jiri ọṅụ rie nri gị, jirikwa obi aṅụrị ṅụọ mmanya gị,+ n’ihi na ezi Chineke nwere obi ụtọ n’ọrụ gị.+ Ekliziastis 10:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ihe oriri na-eme ka ndị ọrụ na-achị ọchị, mmanya na-emekwa ka ndụ bụrụ ihe obi ụtọ;+ ma ego na-egbo mkpa niile.+
7 Gaa jiri ọṅụ rie nri gị, jirikwa obi aṅụrị ṅụọ mmanya gị,+ n’ihi na ezi Chineke nwere obi ụtọ n’ọrụ gị.+
19 Ihe oriri na-eme ka ndị ọrụ na-achị ọchị, mmanya na-emekwa ka ndụ bụrụ ihe obi ụtọ;+ ma ego na-egbo mkpa niile.+