1 Ihe E Mere 26:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Otú a ka e si kee ndị nche ọnụ ụzọ ámá+ n’ìgwè n’ìgwè: Ndị si n’agbụrụ Kora+ bụ Meshelemaya+ nwa Kore, onye si n’agbụrụ Esaf. 1 Ihe E Mere 26:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ime ìgwè ndị a bụ́ ndị nche ọnụ ụzọ ámá, ndị isi ọrụ ha nwere ọrụ dị nnọọ ka ụmụnne ha nwere,+ ya bụ, ije ozi n’ụlọ Jehova. Ezra 2:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Ụmụ ndị nche ọnụ ụzọ ámá, bụ́ ụmụ Shalọm,+ ụmụ Eta,+ ụmụ Talmọn,+ ụmụ Akọb,+ ụmụ Hataịta,+ ụmụ Shobaị, ha niile dị otu narị na iri atọ na itoolu.
26 Otú a ka e si kee ndị nche ọnụ ụzọ ámá+ n’ìgwè n’ìgwè: Ndị si n’agbụrụ Kora+ bụ Meshelemaya+ nwa Kore, onye si n’agbụrụ Esaf.
12 N’ime ìgwè ndị a bụ́ ndị nche ọnụ ụzọ ámá, ndị isi ọrụ ha nwere ọrụ dị nnọọ ka ụmụnne ha nwere,+ ya bụ, ije ozi n’ụlọ Jehova.
42 Ụmụ ndị nche ọnụ ụzọ ámá, bụ́ ụmụ Shalọm,+ ụmụ Eta,+ ụmụ Talmọn,+ ụmụ Akọb,+ ụmụ Hataịta,+ ụmụ Shobaị, ha niile dị otu narị na iri atọ na itoolu.