1 Ihe E Mere 24:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 nke asaa ama Hakọz, nke asatọ ama Abaịja,+ Nehemaya 3:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Onye na-eso ya bụ Meremọt nwa Yuraịja+ nwa Hakọz. Ọ rụziri mpaghara ọzọ a tụrụ atụ̀, malite n’ọnụ ụzọ ụlọ Elayashib ruo na nsọtụ ụlọ Elayashib.
21 Onye na-eso ya bụ Meremọt nwa Yuraịja+ nwa Hakọz. Ọ rụziri mpaghara ọzọ a tụrụ atụ̀, malite n’ọnụ ụzọ ụlọ Elayashib ruo na nsọtụ ụlọ Elayashib.