24 ọkụ wee si n’ihu Jehova+ pụta malite irepịa àjà nsure ọkụ ahụ na abụba ndị ahụ dị n’elu ebe ịchụàjà. Mgbe ha niile hụrụ ya, ha malitere iti mkpu+ wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala.
39 Mgbe ọ gatụrụ n’ihu, o gburu ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, kpee ekpere,+ sị: “Nna m, ọ bụrụ na o kwere omume, ka iko a+ gabiga m. Ma, ọ bụghị dị ka m si chọọ,+ kama dị ka i si chọọ.”+
11 Ndị mmụọ ozi niile+ guzokwa ocheeze ahụ na ndị okenye ahụ+ na ihe anọ ahụ dị ndụ+ gburugburu, ha wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu ha n’ala n’ihu ocheeze ahụ ma kpọọrọ Chineke isiala,+