1 Ndị Eze 8:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 mgbe ahụ, gị onwe gị nọrọ n’eluigwe nụrụ, gbagharakwa mmehie ndị gị bụ́ Izrel+ ma kpọghachite+ ha n’ala i nyere ndị nna nna ha.+ 1 Ndị Eze 8:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 mgbe ahụ, gị onwe gị nọrọ n’eluigwe,+ bụ́ ebe obibi gị guzosiri ike,+ nụrụ, gbagharakwa+ wee mee ihe+ ma kwụọ onye ọ bụla ụgwọ dị ka ụzọ ya niile si dị,+ n’ihi na ị maara obi ya+ (n’ihi na ọ bụ naanị gị maara obi ụmụ mmadụ niile nke ọma);+
34 mgbe ahụ, gị onwe gị nọrọ n’eluigwe nụrụ, gbagharakwa mmehie ndị gị bụ́ Izrel+ ma kpọghachite+ ha n’ala i nyere ndị nna nna ha.+
39 mgbe ahụ, gị onwe gị nọrọ n’eluigwe,+ bụ́ ebe obibi gị guzosiri ike,+ nụrụ, gbagharakwa+ wee mee ihe+ ma kwụọ onye ọ bụla ụgwọ dị ka ụzọ ya niile si dị,+ n’ihi na ị maara obi ya+ (n’ihi na ọ bụ naanị gị maara obi ụmụ mmadụ niile nke ọma);+