Ezra 7:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Ọ bụ mụ onwe m, bụ́ Eze Atazaksis, nyere ndị niile na-echekwa akụ̀+ n’ofe Osimiri+ iwu,+ na ihe niile Ezra+ onye nchụàjà, onye bụ́ ọkà n’idepụta ihe dị n’iwu Chineke nke eluigwe, rịọrọ unu, meenụ ya n’egbughị oge, Nehemaya 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 M wee mesịa bịakwute ndị gọvanọ+ na-achị ofe Osimiri Yufretis ma nye ha akwụkwọ ozi eze. Eze dunyekwara m ndị ọchịagha na ndị na-agba ịnyịnya.
21 “Ọ bụ mụ onwe m, bụ́ Eze Atazaksis, nyere ndị niile na-echekwa akụ̀+ n’ofe Osimiri+ iwu,+ na ihe niile Ezra+ onye nchụàjà, onye bụ́ ọkà n’idepụta ihe dị n’iwu Chineke nke eluigwe, rịọrọ unu, meenụ ya n’egbughị oge,
9 M wee mesịa bịakwute ndị gọvanọ+ na-achị ofe Osimiri Yufretis ma nye ha akwụkwọ ozi eze. Eze dunyekwara m ndị ọchịagha na ndị na-agba ịnyịnya.