Ezra 2:70 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 70 Ndị nchụàjà na ndị Livaị na ụfọdụ ndị Izrel,+ nakwa ndị na-abụ abụ na ndị nche ọnụ ụzọ ámá na ndị Netinim wee biri n’obodo ha dị iche iche, Izrel dum bikwa n’obodo ha dị iche iche.+
70 Ndị nchụàjà na ndị Livaị na ụfọdụ ndị Izrel,+ nakwa ndị na-abụ abụ na ndị nche ọnụ ụzọ ámá na ndị Netinim wee biri n’obodo ha dị iche iche, Izrel dum bikwa n’obodo ha dị iche iche.+