Nehemaya 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha wee sị m: “Ndị fọdụrụnụ, ndị fọdụrụ n’ime ndị a dọọrọ n’agha, n’ógbè ahụ a na-achị achị,+ nọ n’ọnọdụ dị oké njọ,+ a na-akọchakwa ha;+ a kwatuwokwa mgbidi+ Jeruselem, gbaakwa ọnụ ụzọ ámá+ ya ọkụ.” Nehemaya 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ikpeazụ, m gwara ha, sị: “Unu na-ahụ ọnọdụ ọjọọ anyị nọ na ya, otú e si bibie Jeruselem, gbaakwa ọnụ ụzọ ámá ya niile ọkụ. Bịanụ ka anyị wughachi mgbidi Jeruselem, ka a ghara ịnọ na-akọcha anyị.”+
3 Ha wee sị m: “Ndị fọdụrụnụ, ndị fọdụrụ n’ime ndị a dọọrọ n’agha, n’ógbè ahụ a na-achị achị,+ nọ n’ọnọdụ dị oké njọ,+ a na-akọchakwa ha;+ a kwatuwokwa mgbidi+ Jeruselem, gbaakwa ọnụ ụzọ ámá+ ya ọkụ.”
17 N’ikpeazụ, m gwara ha, sị: “Unu na-ahụ ọnọdụ ọjọọ anyị nọ na ya, otú e si bibie Jeruselem, gbaakwa ọnụ ụzọ ámá ya niile ọkụ. Bịanụ ka anyị wughachi mgbidi Jeruselem, ka a ghara ịnọ na-akọcha anyị.”+