Levitikọs 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ụmụ Erọn, bụ́ ndị nchụàjà, ga-etinyekwa ọkụ n’elu ebe ịchụàjà+ ma sonye nkụ n’ọkụ ahụ.+ Levitikọs 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ụmụ Erọn+ ga-esure ya n’ọkụ+ n’elu ebe ịchụàjà, n’elu anụ àjà nsure ọkụ nke dị n’elu nkụ+ e sonyere n’ọkụ, dị ka àjà na-esi ísì ụtọ+ nke a na-esurere Jehova n’ọkụ.
5 Ụmụ Erọn+ ga-esure ya n’ọkụ+ n’elu ebe ịchụàjà, n’elu anụ àjà nsure ọkụ nke dị n’elu nkụ+ e sonyere n’ọkụ, dị ka àjà na-esi ísì ụtọ+ nke a na-esurere Jehova n’ọkụ.