Ọpụpụ 39:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 otu mgbịrịgba na otu mkpụrụ pọmigranet, otu mgbịrịgba na otu mkpụrụ pọmigranet gbaa gburugburu ọnụ ọnụ ala uwe ahụ na-enweghị aka,+ maka ije ozi, dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu. Ọnụ Ọgụgụ 8:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọ ga na-ejere ụmụnne ya ozi n’ụlọikwuu nzute site n’ịrụ ọrụ dịịrị ha, ma ọ gaghị eje ozi ọ bụla. Otú a ka ị ga-eme ndị Livaị n’ọrụ dịịrị ha.”+ Diuterọnọmi 18:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ọ bụ ya ka Jehova bụ́ Chineke gị họọrọ n’etiti ebo gị niile ka o guzoro na-eje ozi n’aha Jehova, ya na ụmụ ya ndị ikom, mgbe niile.+
26 otu mgbịrịgba na otu mkpụrụ pọmigranet, otu mgbịrịgba na otu mkpụrụ pọmigranet gbaa gburugburu ọnụ ọnụ ala uwe ahụ na-enweghị aka,+ maka ije ozi, dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu.
26 Ọ ga na-ejere ụmụnne ya ozi n’ụlọikwuu nzute site n’ịrụ ọrụ dịịrị ha, ma ọ gaghị eje ozi ọ bụla. Otú a ka ị ga-eme ndị Livaị n’ọrụ dịịrị ha.”+
5 N’ihi na ọ bụ ya ka Jehova bụ́ Chineke gị họọrọ n’etiti ebo gị niile ka o guzoro na-eje ozi n’aha Jehova, ya na ụmụ ya ndị ikom, mgbe niile.+