Nehemaya 13:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ụbọchị ahụ, a gụpụtara+ ihe dị n’akwụkwọ+ Mozis ná ntị ndị mmadụ; a chọpụtakwara na e dere n’ime ya na onye Amọn+ na onye Moab+ agaghị abata n’ọgbakọ ezi Chineke ruo mgbe a na-akaghị aka,+
13 N’ụbọchị ahụ, a gụpụtara+ ihe dị n’akwụkwọ+ Mozis ná ntị ndị mmadụ; a chọpụtakwara na e dere n’ime ya na onye Amọn+ na onye Moab+ agaghị abata n’ọgbakọ ezi Chineke ruo mgbe a na-akaghị aka,+