Ezra 10:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 (Otú ọ dị, Jọnatan nwa Asahel na Jazaya nwa Tikva gbasoro nke a mgba,+ ọ bụkwa Meshọlam na Shabetaị,+ bụ́ ndị Livaị, nyeere ha aka.)
15 (Otú ọ dị, Jọnatan nwa Asahel na Jazaya nwa Tikva gbasoro nke a mgba,+ ọ bụkwa Meshọlam na Shabetaị,+ bụ́ ndị Livaị, nyeere ha aka.)