2 Ihe E Mere 27:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụ ya wuru ọnụ ụzọ ámá dị n’ebe mgbago+ n’ụlọ Jehova, o wukwara ọtụtụ ihe owuwu ná mgbidi Ofel.+ Nehemaya 3:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọ bụ ndị Netinim+ bi n’Ofel;+ ha rụziri mgbidi ruo n’ihu Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri+ nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ, ruokwa n’ụlọ elu nke sepụtara isi. Nehemaya 3:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Onye na-eso ya bụ Malkaịja, onye so n’òtù ndị na-eji ọlaedo akpụ ihe.+ Ọ rụziri mgbidi ruo n’ụlọ ndị Netinim+ na ndị ahịa,+ n’ihu Ọnụ Ụzọ Ámá Nnyocha, ruokwa n’ọnụ ụlọ dị n’elu nkuku mgbidi.
26 Ọ bụ ndị Netinim+ bi n’Ofel;+ ha rụziri mgbidi ruo n’ihu Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri+ nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ, ruokwa n’ụlọ elu nke sepụtara isi.
31 Onye na-eso ya bụ Malkaịja, onye so n’òtù ndị na-eji ọlaedo akpụ ihe.+ Ọ rụziri mgbidi ruo n’ụlọ ndị Netinim+ na ndị ahịa,+ n’ihu Ọnụ Ụzọ Ámá Nnyocha, ruokwa n’ọnụ ụlọ dị n’elu nkuku mgbidi.