Jenesis 23:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Sera wee nwụọ na Kiriat-aba,+ ya bụ, Hibrọn,+ n’ala Kenan,+ Ebreham wee bata ịkwara Sera ákwá arịrị na ibere ya ákwá. Joshụa 14:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Aha Hibrọn tupu mgbe ahụ bụ Kiriat-aba+ (Aba+ nke a bụ onye kasị ukwuu n’etiti ụmụ Enak). Ala ahụ enweghị nsogbu agha ọzọ.+
2 Sera wee nwụọ na Kiriat-aba,+ ya bụ, Hibrọn,+ n’ala Kenan,+ Ebreham wee bata ịkwara Sera ákwá arịrị na ibere ya ákwá.
15 Aha Hibrọn tupu mgbe ahụ bụ Kiriat-aba+ (Aba+ nke a bụ onye kasị ukwuu n’etiti ụmụ Enak). Ala ahụ enweghị nsogbu agha ọzọ.+