Jenesis 13:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Lọt wee lelie anya hụ Ógbè Jọdan+ dum ruo Zoa.+ Ọ hụrụ na ógbè ahụ dum bụ ebe mmiri na-ede nke ọma dị ka ubi Jehova,+ dị ka ala Ijipt, tupu Jehova ebibie Sọdọm na Gọmọra. 1 Ndị Eze 7:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ọ bụ n’Ógbè Jọdan+ ka eze kpụrụ ha n’ala ụrọ, n’agbata Sọkọt+ na Zaretan.+
10 Lọt wee lelie anya hụ Ógbè Jọdan+ dum ruo Zoa.+ Ọ hụrụ na ógbè ahụ dum bụ ebe mmiri na-ede nke ọma dị ka ubi Jehova,+ dị ka ala Ijipt, tupu Jehova ebibie Sọdọm na Gọmọra.