Ezra 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Maka ịrara ụlọ Chineke a nye, ha wetara otu narị ehi, narị ebule abụọ, narị ụmụ atụrụ anọ, na mkpi iri na abụọ ka ọ bụrụ àjà mmehie maka Izrel dum, dị ka ole ebo Izrel dị.+
17 Maka ịrara ụlọ Chineke a nye, ha wetara otu narị ehi, narị ebule abụọ, narị ụmụ atụrụ anọ, na mkpi iri na abụọ ka ọ bụrụ àjà mmehie maka Izrel dum, dị ka ole ebo Izrel dị.+