Abụ Ọma 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 M ga-aṅụrị ọṅụ, nweekwa obi ụtọ n’ime gị,+M ga-abụku aha gị abụ olu ụtọ, gị Onye Kasị Elu.+ Abụ Ọma 92:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na gị onwe gị, Jehova, emewo ka m ṅụrịa ọṅụ, n’ihi ọrụ gị;M na-eti mkpu ọṅụ n’ihi ọrụ aka gị.+
4 N’ihi na gị onwe gị, Jehova, emewo ka m ṅụrịa ọṅụ, n’ihi ọrụ gị;M na-eti mkpu ọṅụ n’ihi ọrụ aka gị.+