Esta 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Heman wee gwa Eze Ahazuirọs, sị: “E nwere otu ndị gbasara+ ebe niile, ndị nọpụkwara iche n’etiti ndị niile n’ógbè niile ị na-achị;+ iwu ha dị iche na nke ndị niile ọzọ, ha adịghịkwa edebe iwu eze,+ o kwesịghịkwa ekwesị ka eze hapụ ha.
8 Heman wee gwa Eze Ahazuirọs, sị: “E nwere otu ndị gbasara+ ebe niile, ndị nọpụkwara iche n’etiti ndị niile n’ógbè niile ị na-achị;+ iwu ha dị iche na nke ndị niile ọzọ, ha adịghịkwa edebe iwu eze,+ o kwesịghịkwa ekwesị ka eze hapụ ha.