Ilu 16:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ndụ dị n’ìhè nke si n’ihu eze,+ amara ya dịkwa ka ígwé ojii nke ụla mmiri.+ Ekliziastis 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụrụ na mmụọ onye na-achị achị adị ọkụ imegide gị, esila n’ebe ị nọ pụọ,+ n’ihi na ịnọ jụụ na-eme ka mmehie nke dị oké njọ belata.+
4 Ọ bụrụ na mmụọ onye na-achị achị adị ọkụ imegide gị, esila n’ebe ị nọ pụọ,+ n’ihi na ịnọ jụụ na-eme ka mmehie nke dị oké njọ belata.+