Esta 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mgbe Heman batara, eze sịrị ya: “Gịnị ka a ga-emere nwoke nke eze nwere mmasị+ ịkwanyere ùgwù?” Heman wee kwuo n’obi ya, sị: “Olee onye eze ga-enwe mmasị ịkwanyere ùgwù karịa mụ onwe m?”+
6 Mgbe Heman batara, eze sịrị ya: “Gịnị ka a ga-emere nwoke nke eze nwere mmasị+ ịkwanyere ùgwù?” Heman wee kwuo n’obi ya, sị: “Olee onye eze ga-enwe mmasị ịkwanyere ùgwù karịa mụ onwe m?”+