12 Eze wee gwa Esta nwunye ya, sị:+ “Ndị Juu egbuwo ndị mmadụ na Shushan bụ́ obí eze,+ ha egbuwokwa narị ndị ikom ise tinyere ụmụ iri Heman. Gịnị ka ha mere+ n’ógbè ndị ọzọ eze na-achị?+ Gịnịkwa ka ị na-arịọ? Ka e nye gị ya.+ Gịnịkwa ka ị chọkwuru ka e meere gị?+ Ka e meere gị ya.”