Ndị Efesọs 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 n’ihi na anyị nwere mgba,+ ọ bụghị megide ọbara na anụ ahụ́, kama megide ọchịchị,+ megide ikike,+ megide ndị na-achị ụwa+ nke ọchịchịrị a, megide ìgwè ndị mmụọ ọjọọ+ n’ebe ndị dị n’eluigwe.
12 n’ihi na anyị nwere mgba,+ ọ bụghị megide ọbara na anụ ahụ́, kama megide ọchịchị,+ megide ikike,+ megide ndị na-achị ụwa+ nke ọchịchịrị a, megide ìgwè ndị mmụọ ọjọọ+ n’ebe ndị dị n’eluigwe.