Ilu 14:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ndị ọjọọ ga-egbu ikpere n’ala n’ihu ndị ezi mmadụ,+ ndị ajọ omume ga-emekwa otú ahụ n’ọnụ ụzọ ámá onye ezi omume.
19 Ndị ọjọọ ga-egbu ikpere n’ala n’ihu ndị ezi mmadụ,+ ndị ajọ omume ga-emekwa otú ahụ n’ọnụ ụzọ ámá onye ezi omume.