1 Ihe E Mere 12:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 N’ime ụmụ Ịsaka,+ bụ́ ndị maara ihe oge nyere,+ iji mata ihe Izrel kwesịrị ime,+ e nwere narị ndị isi abụọ, ụmụnne ha niile na-erubere ha isi. Matiu 16:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 n’ụtụtụ, unu na-asịkwa, ‘Taa, mmiri ga-eruju n’ígwé, oyi ga-adịkwa, n’ihi na elu na-acha ọbara ọbara, ma gbaa ọchịchịrị.’ Unu maara otú e si akọwa ihu ígwé, ma unu apụghị ịkọwa ihe ịrịba ama nke oge ndị a.]*+
32 N’ime ụmụ Ịsaka,+ bụ́ ndị maara ihe oge nyere,+ iji mata ihe Izrel kwesịrị ime,+ e nwere narị ndị isi abụọ, ụmụnne ha niile na-erubere ha isi.
3 n’ụtụtụ, unu na-asịkwa, ‘Taa, mmiri ga-eruju n’ígwé, oyi ga-adịkwa, n’ihi na elu na-acha ọbara ọbara, ma gbaa ọchịchịrị.’ Unu maara otú e si akọwa ihu ígwé, ma unu apụghị ịkọwa ihe ịrịba ama nke oge ndị a.]*+