1 Samuel 20:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jọnatan wee sị: “Echela ụdị ihe ahụ n’obi gị! Ma ọ bụrụ na o nwee otú m si mara na nna m kpebisiri ike ime gị ihe ọjọọ, ḿ gaghị akọrọ gị ya?”+ 1 Samuel 25:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Leba anya na ya mara ihe ị ga-eme, n’ihi na e kpebisiwo+ ike ime ka ọdachi dakwasị nna anyị ukwu na ụlọ ya dum, ebe ọ bụ onye na-abaghị n’ihe+ nke na o siri ike ịgwa ya okwu.” Abụ Ọma 112:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye ajọ omume ga-ahụ ya wee iwe.+ ש [Shin]Ọ ga-ata ikikere ezé wee pụọ n’anya.+ ת [Tọọ]Ihe na-agụ ndị ajọ omume ga-ala n’iyi.+
9 Jọnatan wee sị: “Echela ụdị ihe ahụ n’obi gị! Ma ọ bụrụ na o nwee otú m si mara na nna m kpebisiri ike ime gị ihe ọjọọ, ḿ gaghị akọrọ gị ya?”+
17 Leba anya na ya mara ihe ị ga-eme, n’ihi na e kpebisiwo+ ike ime ka ọdachi dakwasị nna anyị ukwu na ụlọ ya dum, ebe ọ bụ onye na-abaghị n’ihe+ nke na o siri ike ịgwa ya okwu.”
10 Onye ajọ omume ga-ahụ ya wee iwe.+ ש [Shin]Ọ ga-ata ikikere ezé wee pụọ n’anya.+ ת [Tọọ]Ihe na-agụ ndị ajọ omume ga-ala n’iyi.+