Abụ Ọma 7:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jehova, biko, bilie n’iwe gị;+Bilie n’ihi oké iwe nke ndị na-ebuso m iro na-ewe,+Teta n’ihi m,+ ebe ọ bụ na i nyewo iwu ka e kpee ikpe.+ Abụ Ọma 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mba dị iche iche adabawo n’olulu ha gwuru;+Ụgbụ ha+ ji sie ọnyà ejidewo ha n’ụkwụ.+ Abụ Ọma 35:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ka mbibi bịakwasị ya na mberede,+Ka ụgbụ o ji sie ọnyà jide ya;+Ka ọ daba n’ime ya laa n’iyi.+ Abụ Ọma 73:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Lee ka ha si ghọọ ihe ijuanya n’otu ntabi anya!+Lee ka ha si laa n’iyi, ka ha si tụọ ụjọ na mberede wee nwụọ! Ilu 11:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụ ezi omume nke ndị ziri ezi ga-anapụta ha,+ ma ihe na-agụsi ndị na-aghọ aghụghọ ike ka a ga-eji jide ha.+
6 Jehova, biko, bilie n’iwe gị;+Bilie n’ihi oké iwe nke ndị na-ebuso m iro na-ewe,+Teta n’ihi m,+ ebe ọ bụ na i nyewo iwu ka e kpee ikpe.+
19 Lee ka ha si ghọọ ihe ijuanya n’otu ntabi anya!+Lee ka ha si laa n’iyi, ka ha si tụọ ụjọ na mberede wee nwụọ!
6 Ọ bụ ezi omume nke ndị ziri ezi ga-anapụta ha,+ ma ihe na-agụsi ndị na-aghọ aghụghọ ike ka a ga-eji jide ha.+